Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa

Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa

Anyị kwesịrị idebe iwu Jehova niile (Lev. 20:22, 23; w04 10/15 11 ¶12)

Jehova kwere nkwa inye ndị ya ihe nketa (Lev. 20:24; it-1 1199)

Jehova chọrọ ka ndị ya na-efe ya ofufe dị ọcha (Lev. 20:25, 26; it-1 317 ¶2)

Jehova na-agọzi ndị na-agbalị ka ha na ya nọgide na-adị ná mma. Iji mee ka anyị na Jehova na-adị ná mma, anyị kwesịrị ịnọgide na-adị iche n’ụwa ọjọọ a, zerekwa omume ọjọọ ya niile.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ ụfọdụ e si agwọ ọrịa na-adịghị Chineke mma m kwesịrị izere?’