AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Na-akpa Àgwà Dị Ọcha
Jehova chọrọ ka àgwà anyị dị iche na nke ndị ụwa (Lev. 18:3; w19.06 28 ¶1)
Jehova kpọrọ ihe ndị a asị: Mmadụ idina nwanne ya, nwoke idina nwoke ibe ya ma ọ bụ nwaanyị idina nwaanyị ibe ya, na mmadụ idina anụmanụ (Lev. 18:6, 22, 23; w17.02 20 ¶13)
Jehova ga-ebibi ụwa ọjọọ a (Lev. 18:24, 25; Ilu 2:22; w14 7/1 7 ¶2)
Ekwensu achọghị ka anyị banye n’ụwa ọhụrụ. Ma, ihe ndị Jehova kwuru na Baịbụl ga-echebe anyị ka ọnyà Ekwensu ghara ịma anyị.
Olee otú anyị nwere ike isi gosi Jehova na anyị kpọrọ omume rụrụ arụ asị?