Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ *

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke na-eche banyere anyị n’otu n’otu?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 10:​29-31

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke si enyere anyị aka idi nsogbu ndị anyị na-enwe ugbu a?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

Nletaghachi *

Ajụjụ: Olee otú Chineke si enyere anyị aka idi nsogbu ndị anyị na-enwe ugbu a?

Amaokwu Baịbụl: Jere. 29:11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Baịbụl nwere ike isi duzie anyị?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

^ par. 3 ^ par. 9 I nwere ike ịgbanwetụ ajụjụ ndị e dere ebe a ka ha daba n’otú ihe si dịrị n’ebe unu bi.