Febụwarị 14-20
1 SAMUEL 3-5
Abụ nke 1 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jehova Na-echebara Ndị Ọzọ Echiche”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 3:3—Olee otú anyị si mara na Samuel ehighị ụra n’Ebe Kacha Nsọ? (w05 3/15 21 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 3:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka Nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Jirizie broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwa isi nke 01 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 15)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 03 nọmba nke 6 (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Samuel”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mụta Ihe n’Aka Ha—Samuel.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 22 ¶1-6
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 99 na Ekpere