Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite

Sọl Dị Umeala n’Obi ná Mmalite

Sọl dị umeala n’obi ná mbido. Mgbe a kpọrọ ya ka ọ bụrụ eze, ọ gara zoo (1 Sam. 9:21; 10:​20-22; w20.08 10 ¶11)

Sọl eweghị iwe mgbe ndị ọzọ nọ na-akatọ ya (1 Sam. 10:27; 11:​12, 13; w14 3/15 9 ¶8)

Sọl kwere ka mmụọ nsọ Jehova duzie ya (1 Sam. 11:​5-7; w95 12/15 10 ¶1)

Ịdị umeala n’obi ga-enyere anyị aka ile ọrụ ndị anyị na-arụ n’ọgbakọ na nkà ndị anyị nwere anya ka onyinye si n’aka Jehova. (Rom 12:​3, 16; 1 Kọr. 4:7) Ọ bụrụkwa na anyị dị umeala n’obi, anyị ga-ekwe ka Jehova na-eduzi anyị.