Febụwarị 7-13
1 SAMUEL 1-2
Abụ nke 44 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Kọọrọ Jehova Obi Gị n’Ekpere”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Sam. 2:10—Gịnị mere Hana ji rịọ Jehova ka ‘o nye eze ya ike’ mgbe a na-enwebeghị eze bụ́ mmadụ na-achị Izrel? (w05 3/15 21 ¶5)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Sam. 1:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka Nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, jirikwanụ ntakịrị oge kwurịta ihe dị n’ebe e dere, “Ịmụ Baịbụl Otú Ga-akacha Baara Gị Uru.” (th ihe ọmụmụ nke 20)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 03 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ndị Na-eto Eto, Na-akọrọnụ Ndị Mụrụ Unu Obi Unu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto—Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mụ na Mpa M na Mma M Na-ekwurịta Okwu?
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 21 ¶14-22
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 113 na Ekpere