Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Julaị 25-31

2 SAMUEL 23-24

Julaị 25-31

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 17

  • Jiri Obi Gị Niile Na-achụrụ Chineke Àjà (Ọma 54:6): (Nkeji 9) Kpọnye vidio ahụ.

  • Bụrụ Enyi Jehova​—Ịhapụ Ihe Ndị Na-amasị Anyị n’Ihi Ndị Ọzọ: (Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Gịnị ka Kelechi na Sọpụrụchi hapụrụ iji nyere onye ọzọ aka? Olee otú ihe Jizọs mere si nyere Kelechi aka? Olee ihe ụfọdụ hapụrụla n’ihi Jehova nakwa n’ihi ndị ọzọ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 13 na ihe nke 1 e dere ná ngwụcha akwụkwọ a

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 32 na Ekpere