Jun 25–Julaị 1
LUK 4-5
Abụ nke 37 na Ekpere
Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-emeri Ọnwụnwa Ka Jizọs”: (Nkeji 10)
Luk 4:1-4—Jizọs ekweghị ka Setan jiri agụụ na-agụ anụ ahụ́ nwata ya (w13 8/15 25 ¶8)
Luk 4:5-8—Jizọs ekweghị ka Setan jiri ọchịchọ nke anya nwata ya (w13 8/15 25 ¶10)
Luk 4:9-12—Mgbe a nwara Jizọs ka o gosi ike ya, ka ndị mmadụ towe ya, ọ jụrụ [Kpọnye vidio aha ya bụ N’Elu Ihe A Rụbichiri ná Mgbidi Ụlọ Nsọ.] (nwtsty ihe e ji kọwaa Luk 4:9; w13 8/15 25 ¶12)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 4:31-44
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye ahụ kaadị JW.ORG.
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ. Nye onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 28
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Gbaara Nsogbu Na-esi n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet Ọsọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Kpachara Anya n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 26
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 105 na Ekpere