AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị
Nsogbu ndị bịaara Mozis mere ka a mata ma ọ̀ ga-anọgide na-adị umeala n’obi (Ọnụ Ọgụ. 20:2-5; w19.02 12 ¶19)
O nwere mgbe Mozis kwụsịtụrụ ịdị umeala n’obi (Ọnụ Ọgụ. 20:10; w19.02 13 ¶20-21)
Jehova dọrọ Mozis na Erọn aka ná ntị n’ihi ihe ha mejọrọ (Ọnụ Ọgụ. 20:12; w09 9/1 19 ¶5)
Onye dị umeala n’obi anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ, onwe ya anaghịkwa ebu ya isi. Ọ bụrụgodị na a kpasuo ya iwe, ọ na-ejide onwe ya kama imegwara ihe e mere ya.