AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Mpako Na-akpata Mmechu Ihu
Eze Sọl chere na ya nọ ná ezigbo nsogbu (1 Sam. 13:5-7)
Sọl mere ihe gosiri na ọ dị mpako kama iweda onwe ya ala soro ntụziaka Jehova (1 Sam. 13:8, 9; w00 8/1 13 ¶17)
Jehova dọrọ Sọl aka ná ntị (1 Sam. 13:13, 14; w07 6/15 27 ¶8)
Mmadụ jiri ọkụ ọkụ mee ihe a na-enyeghị ya ikike ime ma ọ bụ zuzuru mee ya, onye ahụ dị mpako. Onye dị mpako adịghị umeala n’obi. Olee ọnọdụ ndị nwere ike ime ka mmadụ dị mpako?