Nọvemba 13-19
JOB 15-17
Abụ nke 90 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Elifaz Gosiri Otú Anyị Na-ekwesịghị Isi Na-akasi Ndị Ọzọ Obi”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 16:22—Ihe a Job kwuru ọ̀ na-egosi na o kweghị na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ n’ọnwụ? (w06 3/15 14 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 17:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Baịbụl—Job 26:7. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Nletaghachi (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff ajụjụ nke 6-10 e ji echeta ihe a mụrụ ná nkebi nke 1 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 1 ¶15-19 igbe 1B
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 118 na Ekpere