AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaziere Gị
[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Joshụa Na-ekwu.]
Na-amụ Okwu Chineke ma na-eme ihe ị na-amụta (Josh. 1:7, 8; w13 1/15 8 ¶7)
Tụkwasị Jehova obi mgbe ị na-eme uche ya (Josh. 1:9; w13 1/15 11 ¶20)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ọnọdụ ndị ga-eme ka m chọọ ka Chineke nye m obi ike?’