Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
February 8, 2003
Ụmụaka Ịgba Akwụna—Ihe Na-eme Eme nke Dị Mwute
E nwere ọtụtụ nde ụmụaka na-agba akwụna gburugburu ụwa. Olee mgbe ọnọdụ a jọgburu onwe ya ga-akwụsị?
5 N’ihi Gịnị Ka O Ji Bụrụ Nsogbu Na-arịwanye Elu?
8 Irigbu Ụmụaka Ga-akwụsị n’Oge Na-adịghị Anya!
11 Ị̀ Maara?
17 Ọnọdụ Ndị Na-emegide Ibe Ha n’Ihe Banyere Ihe Ndị Dịịrị Nanị Onwe Onye
21 Echiche Ziri Ezi Banyere Ihe Ndị Dịịrị Nanị Onwe Onye
28 Ikiri Ụwa
30 Ọ Dị Mkpa Ka Ị Na-ehi Ụra nke Ọma!
Ọ̀ Dị Mmehie Na-enweghị Mgbaghara? 12
Bible ò kwuru okwu banyere mmehie nke Chineke na-adịghị agbaghara?
Gịnị Dị Njọ n’Ịghọ Aghụghọ n’Ule? 25
Ọtụtụ ndị na-eto eto na-aghọ aghụghọ ule n’ụlọ akwụkwọ. N’ihi gịnị ka ha ji eme ya? N’ihi gịnịkwa ka i kwesịrị iji zere ya?
[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]
IHU AKWỤKWỌ: © Jan Banning/Panos Pictures, 1997
© Shehzad Noorani/Panos Pictures