TETA! Jenụwarị 2014 | Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru
Otú anyị si akpa àgwà ka ndị ọzọ ji ama ihe anyị ji kpọrọ ihe nakwa otú anyị si azụ ụmụ anyị. Gụọ banyere àgwà anọ ga-abara anyị uru.
Ihe Ndị Na-eme n’Ụwa
Ihe ndị na-achọ ọrụ na-emezi, ikuru ikuku ọjọọ na-akpata ọrịa, uche ụfọdụ ndị ji ụkwụ aga anaghị adị n’ebe ha na-aga.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Otú Ị Ga-esi Gwa Nwa Gị Banyere Ozi Iberiibe
Ekwela ka nwa gị banye ná nsogbu tupu gị agwa ya banyere iji ekwentị ezipụ foto ndị gba ọtọ. Gwa ya nsogbu ndị o nwere ike ịkpatara ya.
ISIOKWU TETA! A
Àgwà Ndị Na-abara Anyị Uru
Ọtụtụ ndị na-asị na mmadụ kwesịrị ime ihe ọ bụla obi ya gwara ya. Ọ̀ bụ otú o kwesịrị ịdị? Gụọ àgwà ndị Baịbụl chọrọ ka anyị na-akpa.
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-ege Ntị nke Ọma
Ọ bụrụ na ị na-ege ntị mgbe nwunye gị na-agwa gị okwu, ọ ga-egosi na ị hụrụ ya n’anya. Gụọ ihe ga-enyere gị aka ịna-ege ntị nke ọma.
IHE BAỊBỤL KWURU
Di na Nwunye
Gụọ otú udo ga-esi adị n’ezinụlọ ma ọ bụrụ na di na nwunye na-arụ ọrụ Chineke nyere ha.
Ị̀ “Na-eri Oriri Mgbe Niile”?
Gụọ gbasara otú ị ga-esi na-enwe obi ụtọ n’agbanyeghị nsogbu ụwa.