TETA! Nke 2 n'Afọ 2016 | Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu?
E nwere ezigbo ihe mere Baịbụl ji bụrụ akwụkwọ a kacha asụgharị, bụrụkwa nke a kacha ebipụta n’asụsụ dị iche iche.
ISIOKWU TETA! A
Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu?
Gịnị mere ndị mmadụ ji kaa obi na-achọ inweta Baịbụl ma ọ bụ na-agụ ya n’agbanyeghị na e nwere ike igbu ha maka ya?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Mata Mgbanwe Ndị A Na-enwe n’Ahụ́
O nwere ihe ise Baịbụl kwuru i nwere ike ime iji nyere nwa gị aka ka obi ghara ịna-ajọ ya njọ ma ahụ́ ya gbanwewe.
AJỤJỤ ỌNỤ
Otu Ọkachamara Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Prọfesọ Yan-Der Hsuuw ekwebughị na Chineke, ma, ihe ndị ọ chọpụtara mere ka o kweta ọ bụ Chineke kere ihe niile.
IHE BAỊBỤL KWURU
Nchegbu
O nwere nchegbu dị mma, nwee nke na-emebi ihe. Gịnị ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị?
Ọmarịcha Icheoku
Gụọ ihe ụfọdụ gbasara ọmarịcha nnụnụ a.
IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA
Akụkọ Gbasara Mmekọrịta Mmadụ na Ibe Ya
Ihe ndị a chọpụtara na nso nso a gosiri na ihe ndị e kwuru na Baịbụl bara uru.
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike
Dmitry Korshunov bụbu onye aṅụrụma. Ma, o bidoro gụwa Baịbụl kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị mata ihe mere o ji gbanwee ndụ ya kpamkpam.
Ndụ M Gbanwere n’Ụlọ Mkpọrọ
Donald, bụ́ onye a tụburu mkpọrọ, kwuru otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịmata onye Chineke bụ, ya agbanwee otú o si ebi ndụ, bụrụkwa ezigbo di.