TETA! Nke 1 n'Afọ 2018 | Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ
EBEE KA ANYỊ GA-ESI NWETA NDỤMỌDỤ BỤ́ ỊGBA GA-EME KA ANYỊ NA-ENWE OBI ỤTỌ NÁ NDỤ?
Baịbụl kwuru, sị: ‘Obi ụtọ na-adịrị onye iwu Jehova na-atọ ụtọ, ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.’—Abụ Ọma 119:1.
Isiokwu asaa dị na Teta! a kwuru ihe ndị nyeerela ọtụtụ ndị aka ịna-enwe obi ụtọ.
Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ
Ị̀ Na-ewere Onwe Gị Ka Onye Obi Ụtọ? Ọ bụrụ otú ahụ, olee ihe mere iji na-enwe obi ụtọ?
Inwe Afọ Ojuju na Imesapụ Aka
Ọtụtụ ndị na-ewere ya na ihe ihe ịgaziri mmadụ pụtara bụ inwe akụnụba. Ma inweta ego na ọtụtụ ihe onwunwe, ọ̀ na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ? Olee ihe ihe ndị na-eme eme na-egosi?
Inwe Ezigbo Ahụ́ Ike na Idi Nsogbu Ndị Bịaara Anyị
Ọrịa ọ̀ ga-eme ka mmadụ gharazie ịna-enwe obi ụtọ?
Ịhụnanya
Ịhụ ndị ọzọ n’anya, na ha ịhụ anyị n’anya na-eme ka mmadụ na-enwe obi ụtọ.
Mgbaghara
N’eziokwu, ịna-ewe iwe ọkụ na ịna-ebu iwe n’obi anaghị eme mmadụ obi ụtọ, ọ naghịkwa adị mma n’ahụ́.
Ịghọta Ihe Mere Anyị Ji Dịrị Ndụ
Ichọta azịza ajụjụ ndị ahụ dị mkpa ná ndụ so n’ihe ndị ga-enye aka mee ka mmadụ nwee obi ụtọ.
Olileanya
Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ịna-enwe obi ụtọ ma ọ bụrụ na ha ejighị ọdịnihu ha na nke ndị ha hụrụ n’anya n’aka.
Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ
O nwere ọtụtụ ihe nwere ike ime ka mmadụ na-enwe obi ụtọ ma ọ bụ ghara ịna-enwe ya. Gụọ ihe a ka ịmata ihe ndị ga-enyere gị aka na nsogbu dị iche iche ị na-enwe ná ndụ gị.