ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Julaị 2018

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Septemba 3 ruo 30, 2018.

HA JI OBI HA WEPỤTA ONWE HA

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Mianmaa

Olee ihe mere ọtụtụ Ndịàmà Jehova ji hapụ obodo ha gaa ka ha nye aka ikwusa ozi ọma na Mianmaa?

Ònye Ka Ị Na-achọ Ka Ọ Mata Gị ma Jiri Gị Kpọrọ Ihe?

Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’otú Chineke si kwanyere ndị ohu ya ùgwù?

Olee Ebe I Lekwasịrị Anya?

Anyị nwere ike imụta ihe dị mkpa n’ihe Mozis mejọrọ.

“Ònye Dịnyeere Jehova?”

Ihe Baịbụl kwuru banyere Ken, Sọlọmọn, Mozis na Erọn ga-akụziri anyị ihe mere o ji dị mma ka anyị dịnyere Jehova.

Anyị Bụ nke Jehova

Olee otú anyị nwere ike isi egosi Jehova na obi dị anyị ụtọ maka ikwe ka anyị na ya dịrị ná mma?

Na-enwere “Ụdị Mmadụ Niile” Ọmịiko

Na-eṅomi ọmịiko Jehova. Otú ị ga-esi eme ya bụ ịchọpụta nsogbu ndị ọzọ nwere ma nyere ha aka otú i nwere ike.

Ihe Ị Ga-eme Ka Ịmụ Baịbụl Na-abakwuru Gị Uru ma Na-atọkwu Gị Ụtọ

Ị ga-achọpụta ihe ndị magburu onwe ya ka ị na-amụ Baịbụl.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

À ga-asị na ndị na-abụghị di na nwunye mere mmehie dị oké njọ ma ọ bụrụ na ha hiri otu ebe chi abọọ n’ọnọdụ n’ekwesịghị ekwesị?