ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2023
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Jenụwarị 8 ruo Febụwarị 4, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 46
Otú Jehova Si Mee Ka Obi Sie Anyị Ike na Ụwa Ga-aghọ Paradaịs
Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 8 ruo 14, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 47
Otú Anyị Ga-esi Na-ahụkwu Ụmụnna Anyị n’Anya
Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 15 ruo 21, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 48
Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-enyere Gị Aka Mgbe Ihe Siiri Gị Ike
Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 22 ruo 28, 2024.
ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 49
Jehova Ọ̀ Ga-aza Ekpere M?
Isiokwu a bụ maka izu Jenụwarị 29 ruo Febụwarị 4, 2024.
Hulda Nwetara Ihe Ọ Chọrọ
Olee otú Hulda si nweta tablet ga-enyere ya aka n’ozi ya nakwa n’ọmụmụ ihe?