ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọgọst 2018
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 1 ruo 28, 2018.
Ị̀ Ma Ihe Niile Merenụ?
Olee ụkpụrụ Baịbụl atọ ga-enyere anyị aka ịchọpụta ma akụkọ ndị anyị nụrụ hà bụ eziokwu?
Ejila Otú Mmadụ Di Ekpebi Otú Ị Ga-esi Ewere Ya
Mụta ihe atọ gosiri na iji ihe anyị hụrụ ekpebi otú mmadụ dị adịghị mma.
AKỤKỌ NDỤ
Ekpebisiri M Ike na Agaghị M Akụda Aka
Mụta ihe ndị merela Maxim Danyleyko obi ụtọ kemgbe iri afọ isii na asatọ ọ na-eje ozi ala ọzọ.
Ndị Na-emesapụ Aka Na-enwe Obi Ụtọ
Olee otú imesapụ aka ga-esi eme ka anyị na-enwe obi ụtọ?
Soro Jehova Na-arụ Ọrụ Kwa Ụbọchị
Olee ụzọ ise anyị na Jehova nwere ike isi na-arụkọ ọrụ?
Ndidi Na-eme Ka Anyị Na-enwe Olileanya
Mụta ihe inwe ndidi pụtara, otú i nwere ike isi na-enwe ya, na uru ọ ga-abara gị ma i nwee ya.
IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE
Otú E Si Kụọ Mkpụrụ Alaeze Mbụ na Pọtugal
Olee nsogbu ndị mbụ kwusara ozi ọma na Pọtugal meriri?