ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2019 | Ònye Bụ Chineke?
Gụọ Ụlọ Nche a ka ị mata azịza ajụjụ isii ga-enyere gị aka ịbịarukwu Chineke nso.
Ònye Bụ Chineke?
Ihe mbụ mmadụ ga-eme ka ya na Chineke dị ná mma bụ ịmata onye ọ bụ. Olee otú ị ga-esi mata onye ọ bụ?
Gịnị Bụ Aha Chineke?
Ị̀ ma na Chineke nwere aha nke mere ka ọ dị iche n’onye ọ bụla ọzọ?
Olee Ụdị Onye Chineke Bụ?
Olee àgwà Chineke ndị kacha pụta ìhè?
Olee Ihe Ndị Chineke Merela?
O nwere ike iju gị anya ma ị mata ihe ndị Chineke merela ka ihe nwee ike ịdịrị ụmụ mmadụ ná mma n’ọdịnihu.
Olee Ihe Ndị Chineke Ga-eme?
Gụọ isiokwu a ka ị ghọta ihe ndị ga-eme mgbe ọchịchị Chineke ga-achịwa ụwa niile.
Olee Uru Ịmata Onye Chineke Bụ Ga-abara Gị?
Olee ihe ọma ndị ga-emere ndị mere ka ha na Chineke dịrị ná mma?
I Nwere Ike Ịbụ Enyị Chineke
Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe anọ dị ezigbo mkpa ga-enyere gị aka ịbịaru Chineke nso.