ỤLỌ NCHE Nke 6 n'Afọ 2016 | Ihe Ọhụụ Ndị E Gosiri Banyere Eluigwe Na-akụziri Anyị
Ị gụọ Baịbụl, ị ga-amata banyere ndị bí n’eluigwe.
ISIOKWU TETA! A
Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụ Gbasara Ndị Bí n’Eluigwe
Anyị ga-amatali nke bụ́ eziokwu banyere ndị bí n’elugiwe.
ISIOKWU TETA! A
Ọhụụ Ndị Mere Ka A Mata Ndị Bí n’Eluigwe
Olee ihe Baịbụl kọọrọ anyị banyere Jehova Chineke, Jizọs Kraịst, na ndị mmụọ ozi Chineke?
Ihe Anyị Na-amụta n’Aka Anụ Ufe nke Eluigwe
Anụ ufe nke eluigwe na-akụziri anyị banyere ihe ndị Chineke kere. Ha na-emekwa ka anyị na-echebara ihe ndị kacha mkpa ná ndụ echiche.
Lefèvre d’Étaples—Ọ Chọrọ Ka Ndị Nkịtị Mara Okwu Chineke
Olee otú o si gbaa mbọ sụgharịa Baịbụl n’agbanyeghị nsogbu ndị e nyere ya?
AKỤKỌ NDỤ
Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka
Otu ọdachi akwarụọ otu nwokorobịa na-ekweghị na Chineke, ma, e mechaa nwee ihe mere o ji kwere na Chineke dị.
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
Chineke ọ̀ ga-anụ ekpere gị?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ọ̀ Bụ Chineke Kere Ekwensu?
Olee ebe Setan si? Gụọ ihe a ka ị mara ihe mere Jizọs ji sị na Ekwensu “eguzosighị ike n’eziokwu.”