ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2021 | Ụwa Ọhụrụ Dị Nso
Ihe ndị na-eme n’ụwa hà na-egosi na ọgwụgwụ ụwa dị nso? Ọ bụrụ na ọ bụ ihe ha na-egosi, ò nwere ihe anyị ga-eme ka a ghara ibibi anyị? Gịnị ga-eme ma ụwa gwụ? Isiokwu ndị gbara n’Ụlọ Nche a ga-akọwa ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a. Ha ga-akasikwa anyị obi.
Ụwa Ọhụrụ Dị Anyị Mkpa
Otú ihe si kwụrụ n’ụwa ugbu a gosiri na ụwa ọhụrụ dị anyị mkpa n’eziokwu.
Ụwa A Ọ̀ Na-aga Ịgwụ n’Eziokwu?
Baịbụl kwuru gbasara ọgwụgwụ ụwa, ma, o kwukwara na ụmụ mmadụ ga-ebi n’ụwa nkịtị a ruo mgbe ebighị ebi.
Olee Mgbe Ụwa Ga-agwụ? Ihe Jizọs Kwuru
Ị̀ na-ahụ ka ihe ndị Jizọs buru n’amụma na-emezu?
Ihe Ị Ga-eme Ka I Nwee Ike Ibi n’Ụwa Ọhụrụ
Olee ihe gbasara anyị na Chineke ịbụ enyi na ịdị ndụ mgbe a ga-ebibi ụwa?
Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs Dị Nso
Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-emezu nkwa ya?
Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dị Nso?
Ihe Baịbụl zara nwere ike ịtụ gị n’anya.