Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 2004
Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Ụlọ Nche 2004
Na-egosi mbipụta nke isiokwu ahụ pụtara na ya
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
144,000 ọ̀ bụ ọnụ ọgụgụ nkịtị? 9/1
‘Amalitewo m ịhụ Setan ka ọ dawororị ada site n’eluigwe’ (Lu 10:18), 8/1
Ebee ka nduru chọtara akwụkwọ oliv? (Je 8:11), 2/15
Gịnị mere Juda ji soro nwanyị o chere na ọ bụ akwụna nwee mmekọahụ? (Je 38:15), 1/15
Gịnị mere Maịkal ji nwee terafim (1Sa 19:13), 6/1
Ihe Jubile sere onyinyo ya, 7/15
Ihe mere Jizọs ji kwe ka Tọmọs metụ ya aka ma gbochie Meri Magdalin ime otú ahụ, 12/1
Ihe mere ndị ikom Izrel pụrụ iji lụọ ndị inyom a dọtara n’agha, 9/15
Ihe ndị si n’ọbara, 6/15
Iri oké nri, 11/1
‘Ịgbazinye ego, n’enweghị olileanya inwetaghachi ihe ọ bụla’ (Lu 6:35), 10/15
“Ịhụnanya zuru okè” (1Jn 4:18), 10/1
Ndị mmụọ ọjọọ n’oge Narị Afọ Iri ahụ, 11/15
“Ndị na-ekweghị ekwe” (2Kọ 6:14), 7/1
Ọ̀ bụ kamel na agịga nkịtị? (Mt 19:24; Mk 10:25; Lu 18:25), 5/15
Ọ̀ bụ na Mọlta ka ụgbọ Pọl kpuru? 8/15
Ọ̀ bụ ndị Izrel 23,000 ka ọ̀ bụ 24,000 dara? (1Kọ 10:8; Ọg 25:9), 4/1
Olee ihe merenụ, ònye nọ n’ihe ize ndụ? (Ọp 4:24-26), 3/15
Olee otú a pụrụ isi mee ihe ga-ewute mmụọ nsọ? (Efe 4:30), 5/15
Olee otú Hanamel pụrụ isi resị Jeremaịa ubi? (Jer 32:7), 3/1
AKỤKỌ NDỤ
Afọ Ojuju Chineke Na-enye Akwagidewo M (I. Osueke), 3/1
A Gọziri Anyị n’Ụba Maka Inwe Mmụọ Ozi Ala Ọzọ (T. Cooke), 1/1
Agụmakwụkwọ Dịruru Ogologo Ndụ M Nile (H. Gluyas), 10/1
Anyị Dabeere n’Ume Sitere n’Aka Jehova (E. Haffner), 8/1
Anyị Kpebisiri Ike Ịdịnyere Ịchịisi Chineke (M. Žobrák), 11/1
Inweta Obiọma Sitere n’Ịhụnanya Jehova (F. King), 2/1
Ịtụkwasị Obi ná Nlekọta Ịhụnanya Jehova (A. Denz Turpin), 12/1
Ndụ Na-eju Afọ n’Agbanyeghị Ihe Ndị Na-agbawa Obi (A. Hyde), 7/1
Ndụ Na-enye Afọ Ojuju nke Iji Ọchịchọ Obi Achụ Onwe Onye n’Àjà (M. na R. Szumiga), 9/1
Obere Àjà, Ngọzi Dị Ukwuu (G. na A. Aljian), 4/1
Ọ Bụ Ezie na M Kpuru Ìsì, Ahụrụ M Ụzọ! (E. Hauser), 5/1
Site n’Ụlọ Mkpọrọ Ndị Gbara Ọchịchịrị Dị n’Okpuru Ala Gaa n’Usoro Ugwu Switzerland (L. Walther), 6/1
BIBLE
Akụ̀ Ndị Dị Oké Ọnụ Ahịa nke Chester Beatty, 9/15
Complutensian Polyglot, 4/15
Isi Ihe Ndị Sitere na Deuterọnọmi, 9/15
Isi Ihe Ndị Sitere na Jenesis—Akụkụ nke Abụọ, 1/15
Isi Ihe Ndị Sitere na Jenesis—Akụkụ nke Mbụ, 1/1
Isi Ihe Ndị Sitere na Joshua, 12/1
Isi Ihe Ndị Sitere na Levitikọs, 5/15
Isi Ihe Ndị Sitere n’Ọnụ Ọgụgụ, 8/1
Isi Ihe Ndị Sitere n’Ọpụpụ, 3/15
Nsụgharị “Dị Mma n’Ụzọ Dị Ịrịba Ama” (New World Translation), 12/1
‘Onye Na-awagharị n’Ihi Oziọma Ahụ’ (G. Borrow), 8/15
ISIOKWU NDỊ DỊỊRỊ ỌMỤMỤ
A Pụghị Ịmatacha Ịdị Ukwuu Jehova Amatacha, 1/15
Bụrụ Onye Chineke ahụ Dị Ndụ Na-eduzi, 6/15
Chọọnụ Jehova, Onye Na-enyocha Obi, 11/15
Dabere na Mmụọ Chineke n’Ime Ihe Banyere Mgbanwe Ndị A Na-enwe ná Ndụ, 4/1
Echiche Ziri Ezi Banyere Ihe Ọṅụṅụ Na-aba n’Anya, 12/1
“Ekike Agha Zuru Ezu nke Sitere na Chineke,” 9/15
‘Gaanụ Mee Ndị Na-eso Ụzọ,’ 7/1
Guzogide Mmụọ nke Ụwa Na-agbanwe Agbanwe, 4/1
Ihe E Kere Eke Na-akpọsa Ebube Chineke! 6/1
Ikpe Jehova Ga-abịakwasị Ndị Ajọ Omume, 11/15
Ilekọta Ndị Agadi—Ọrụ Dịịrị Ndị Kraịst, 5/15
‘Iwu Jehova’ Ọ̀ Na-atọ Gị Ụtọ? 7/15
Ị̀ Na-Anabata Enyemaka Jehova? 12/15
Ịchụso Obiọma n’Ụwa nke Na-enweghị Omume Enyi, 4/15
Ịzụlite Echiche Yiri nke Kraịst Banyere Ịdị Ukwuu, 8/1
“Jegharịa n’Ala Nke A,” 10/15
Jehova Bụ Onye Inyeaka Anyị, 12/15
Jehova Dị Ukwuu n’Ịhụnanya nke Na-eguzosi Ike n’Ihe, 1/15
Jehova ‘Ebe Anyị E Wusiri Ike n’Oge Nsogbu,’ 8/15
Jehova Na-ekpughere Ndị Dị Umeala n’Obi Ebube Ya, 8/1
Jehova Na-enye Anyị Ihe Na-akpa Anyị Kwa Ụbọchị (Ekpere Nlereanya), 2/1
“Jezuo Ozi Gị n’Ụzọ Zuru Ezu,” 3/15
‘Jirinụ Otu Ọnụ’ Na-enye Chineke Otuto, 9/1
Ka Mmadụ Nile Kpọsaa Ebube Jehova, 1/1
Kpachara Anya Maka “Olu Ndị Bịara Abịa,” 9/1
Na-eje Ije n’Ụzọ nke Iguzosi Ike n’Ezi Ihe, 12/1
Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu, 11/15
Na-ele Onyinye nke Ndụ Anya n’Ụzọ Kwesịrị Ekwesị, 6/15
“Na-enwenụ Mmetụta Dị Nro Maka Ibe Unu,” 10/1
Na-ewusinụ Ibe Unu Ike, 5/1
“Na-ezi Ha Ka Ha Debe Ihe Nile M Nyeworo Unu n’Iwu,” 7/1
Ndị A Gọziri Agọzi Ka Ndị Na-enye Chineke Otuto Bụ, 6/1
Ndị Agadi—Ndị Bara Uru n’Òtù Ụmụnna Anyị, 5/15
Ndị A Kpọrọ Asị n’Enweghị Ihe Kpatara Ya, 8/15
Ndị A Na-akpagbu Ma Ha Enwee Obi Ụtọ, 11/1
Ndị Chineke Aghaghị Ịhụ Obiọma n’Anya, 4/15
Ndị Ike Gwụrụ Ma Ha Adaghị Mbà, 8/15
Ndị Ntorobịa, Ùnu Na-eme Atụmatụ Maka Ọdịnihu? 5/1
Ndị Ohu Jehova Bụ́ Ndị Nwere Obi Ụtọ, 11/1
“N’ime Ụwa Dum Ka Ụda Ha Garuru,” 1/1
Nọgide Na-adị Ọcha n’Omume Site n’Ichebe Obi Gị, 2/15
“Nọgide Na-enweta Ike n’Ime Onyenwe Anyị,” 9/15
Nọrọ na Nche Megide Aghụghọ, 2/15
Nwee Obi Ike Dị Ka Jeremaịa, 5/1
“Ohu ahụ Na-ekwesị Ntụkwasị Obi” Agafee Ule! 3/1
“Ohu” nke Kwesịrị Ntụkwasị Obi Ma Nwee Uche, 3/1
Olee Ndị Na-enye Chineke Otuto Taa? 10/1
“Onyenwe Anyị, Kụziere Anyị Otú E Si Ekpe Ekpere” (Ekpere Nlereanya), 2/1
“Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe,” 2/1
Paradaịs—Ọ̀ Bụ Maka Gị? 10/15
“Rụọ Ọrụ Onye Na-ezisa Ozi Ọma,” 3/15
‘Ụkpụrụ Jehova’ Apụghị Ịda Ada, 7/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
666—Ọ Bụghị Nanị Ihe Omimi, 4/1
Akwụkwọ Ozi E Degaara Noa, 7/1
Anụ Ọhịa ahụ na Akara Ya, 4/1
Ànyị Kwesịrị Ịkpọku Ndị Mmụọ Ozi Maka Enyemaka? 4/1
À Pụrụ Ịzọpụta Chọọchị? 3/1
Egwuregwu Oge Ochie, 5/1
Ekpere Ọ̀ Pụrụ Ịgbanwe Ihe Ga-esi n’Ọnọdụ Gị Pụta? 6/15
Ekpere Onyenwe Anyị, 9/15
“Ezi Chineke ahụ na Ndụ Ebighị Ebi” (1Jn 5:20), 10/15
Ezi Ofufe na Ikpere Arụsị Asọrịta Mpi (Efesọs), 12/15
Ezi Onye Ndu, 11/1
Ezi Ọchịchị, 8/1
Gịnị Na-eme Ka Ndụ Nwee Ezi Nzube? 8/1
Ihe Igwe Ihe Ndị Na-emepụta Nri, 9/15
Ihud, 3/15
Ì Nwere Chọọchị Ị Na-aga? 6/1
Ị̀ Chọrọ Ịdị Ndụ Ruo Mgbe Ebighị Ebi? 11/15
Ịchọta Ndụmọdụ Bara Uru, 8/15
“Jiri Ụgbọ Mmiri Gaa Saịprọs,” 7/1
Kapadoshia, 7/15
Mkpa Ime Mmụọ, 2/1
Ndị Anabaptist, 6/15
“Ndị Dị Umeala n’Obi Ga-eketa Ụwa,” 10/1
Ndị Ohu Chineke Dị Ka Osisi, 3/1
Ndị Ụkọchukwu Hà Kwesịrị Ịdị Na-ekwusa Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị? 5/1
Nkwa Ònye Ka Ị Pụrụ Ịtụkwasị Obi? 1/15
Obi Ụtọ, 9/1
Olileanya Maka Udo, 1/1
“Otu n’Ime Ọrụ Nkà Ndị Kasịnụ” (Oké Osimiri A Wụrụ Awụ), 1/15
Ọ̀ Bụ Okpukpe Na-akpata Nsogbu? 2/15
Ọchịchị Alaeze Ihe Dị Adị, 8/1
Ọnọdụ Ime Mmụọ na Ahụ́ Ịdị Mma, 2/1
Ribeka, 4/15
Udo Westphalia, 3/15
Ụkpụrụ Ime Mmụọ, 10/15
JEHOVA
‘Ka E mee Uche Gị n’Ụwa,’ 4/15
“Lee Ka Ọrụ Gị Si Baa Ụba nke Ukwuu!” 11/15
Ịdị Umeala n’Obi, 11/1
Ị̀ Pụrụ Ime Ka Chineke Ṅụrịa? 5/15
Na-eche Banyere Gị, 7/1
Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị? 1/1
JIZỌS KRAỊST
Ọmụmụ E Kwesịrị Icheta, 12/15
Ọrụ Ebube—Ihe Mere Eme Ka Ọ̀ Bụ Akụkọ Ifo? 7/15
KALENDA
“Afọ Na-eju Osisi Nile nke Jehova,” 1/15
‘Ị Dị Ebube Karịa Ugwu Nile,’ 3/15
“Ka Osimiri Nile Kụọ Aka,” 5/15
“Lee Ka Ọrụ Gị Si Baa Ụba nke Ukwuu!” 11/15
“Njupụta nke Oké Osimiri,” 9/15
‘Udu Mmiri na Ọkọchị Agaghị Ebi,’ 7/15
NDỊÀMÀ JEHOVA
‘Agwaetiti nke Ndị Nwere Omume Enyi’ (Tonga), 12/15
Akọ na Uche Ziri Ezi (fon cellular e weghachiri), 2/1
Akwụkwọ Ozi Alejandra dere (Mexico), 10/1
A Na-echeta “Ndị E Chefurula,” 9/1
‘Gafeta Nyere Anyị Aka’ (Bolivia), 6/1
Ime Ihe Ọma n’Oge Mkpa, 6/1
Inwe Ọganihu, 3/1
Ịchọta Ndị Mmadụ n’Ebe Ọrụ, 4/1
Ịgba Àmà n’Oge A Na-anọghị n’Ozi n’Etiti Ndị Na-asụ Bekee na Mexico, 4/15
Ịgbakọta “n’Etiti Ụwa”(Easter Island), 2/15
Liberia, 4/1
Mgbakọ “Nye Chineke Otuto,” 1/15
Ndị Na-eguzosi Ike n’Ihe na Ndị Na-anọgidesi Ike (Poland), 10/15
Ngụsị Akwụkwọ Gilead, 6/15, 12/15
Obi Ụtọ A Na-enweta Site n’Inye Ihe (onyinye), 11/1
O Sooro Ụmụ Klas Ya Kerịta Nkwenkwe Ya (Poland), 10/1
Ọ Karịrị Egwuregwu (ụmụaka), 10/1
‘Ọ Kụziiri Anyị Ịkwanyere Okpukpe Ya Ùgwù’ (Ịtali), 6/15
Ụmụ Amaala Mexico, 8/15
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Àgwà Nchere, 10/1
Ebreham na Sera—Ṅomie Okwukwe Ha! 5/15
Ihe Mgbaru Ọsọ Ime mmụọ, 7/15
Ihe Nketa I Ji Ụmụ Gị n’Ụgwọ, 9/1
Ihe Ziri Ezi na Ihe Ọjọọ—Olee Otú I Kwesịrị Isi Kpebie Ya? 12/1
Ilegide Anya ná Nkwụghachi Ụgwọ Ahụ, 4/1
Ịnagide Ejighị Ihe n’Aka, 2/1
Ịnagide Nkụda Mmụọ, 9/1
Ịzụ Ụmụ, 6/15
“Lụọ Ezi Ọgụ nke Okwukwe,” 2/15
Ndị Ntorobịa—Kwenụ Ka Ndị Mụrụ Unu Nye Aka Chebe Obi Unu! 10/15
Nkasi Obi Maka Ndị Na-ahụju Anya, 2/15
Nnọpụiche Ọ̀ Na-egbochi Ịhụnanya? 5/1
Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị, 3/15
‘Onye Nwere Ezi Uche Ji Ihe Ọmụma Arụ Ọrụ’ (Ilu 13), 7/15
Otú Anyị Si Egosipụta Ịhụnanya Anyị Nwere n’Ebe Chineke Nọ, 3/1
Ọnọdụ Gị Ọ̀ Na-achịkwa Ndụ Gị? 6/1
“Ụlọikwuu nke Ndị Ziri Ezi Ga-ama Akwụkwọ Dị Ka Ihe A Kụrụ Akụ” (Ilu 14), 11/15