Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl
ỤMỤAKA DỊ AFỌ ATỌ GBADAWA
Ònye kere ụwa?
Ònye kere oké osimiri?
Ònye kere mụ na gị?
Ònye kere urukurubụba na nku ya mara mma?
Jehova Chineke kere ihe niile Mkpughe 4:11
IHE NDỊ NNE NA NNA GA-EME
Ihe unu ga-akụziri nwa unu:
Gịnị bụ aha Chineke?
Ebee ka Jehova bi?
Olee ihe ndị Jehova kere?
Gwa nwa unu ka o gosi unu:
Kpakpando Azụ̀ Anyanwụ
Ụgbọ Mmiri Ụmụaka Ụlọ
Oké Osimiri Urukurubụba