ỤLỌ NCHE Ọktoba 2015 | Ọ̀ Badịrị Uru Ikpe Ekpere?
Otu nwoke na-ede akwụkwọ chere na naanị ihe ekpere na-emere onye nwere nsogbu bụ ime ka nsogbu ya pụtụ ya n’obi. Ọ̀ bụ eziokwu?
ISIOKWU TETA! A
Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Ekpe Ekpere?
Ị nụ ihe ndị mmadụ na-ekpe ekpere maka ya, o nwere ike ịtụ gị n’anya.
ISIOKWU TETA! A
È Nwere Onye Na-ege Ntị n’Ekpere Anyị?
O nwere ihe abụọ dị mkpa mmadụ ga-eme tupu Chineke anụ ekpere ya.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Mere Chineke Ji Chọọ Ka Anyị Na-ekpegara Ya Ekpere
Ikpe ekpere na-eme ka anyị nweta ihe ndị anyị na-agaghị esili ụzọ ọzọ nweta.
Ị̀ Maara?
Gụọ ihe a ka ị mata ihe ndị siiri Herọd ike mgbe ọ na-arụghachi ụlọ nsọ Jeruselem nakwa ihe mere ndị Mọlta ji chee na Pọl onyeozi bụ ogbu ọchụ.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ama M Ugbu A na M Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka
Otu ihe mberede mere ka Julio Corio kpuo ìsì, ya echewe na Chineke anaghị eche gbasara ya. Ma, ihe ọ gụtara n’Ọpụpụ 3:7 mere ka ọ gbanwee echiche ya.
Ànyị Ga-amatali Chineke?
Ihe ndị anyị na-agaghị amatali gbasara Chineke nwedịrị ike inyere gị aka ịmata Chineke nke ọma.
IHE E KWURU N’OGE OCHIE NKE KA BARA URU
Na-agbaghara Kpamkpam
Na anyị na-achọ ịgbaghara onye mejọrọ anyị ọ̀ pụtara na ihe ọjọọ o mere dị anyị mma ma ọ bụkwanụ na ihe o mere anyị anaghị ewute anyị?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ònye ga-emeli ka ụmụ mmadụ gharazie ịda ogbenye?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Ò Nwere Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Otú Halowin Si Bido?
È nwere ihe o mere ma mmadụ mee Halowin ka ọ̀ bụ na e nweghị?