Ihe Akwụkwọ Jenesis Na-ekwu
Lee vidio a ka ị hụ otú akwụkwọ Jenesis si kọwaa ihe ndị mere obere oge e kechara mmadụ, otú o si kọwaa ihe bụ́ isiokwu nke Baịbụl, na otú o si buo amụma na oge na-abịa mgbe ụmụ mmadụ na-agaghịzi na-ata ahụhụ.