Massimo Tistarelli: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Rọbọt Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke
Massimo Tistarelli bụ onye na-arụ rọbọt. Ọ na-eji kọmputa arụ rọbọt ndị na-ahụ ụzọ. Otú o si jiri sayensị kpọrọ ihe mere ka o chebara ihe o kweere gbasara evolushọn echiche.