Otú E Si Esi na Kọmputa ma Ọ Bụ n’Ekwentị Enye Onyinye
Lee vidio a ka ịhụ ụzọ dị iche iche i nwere ike isi nye onyinye maka ọrụ zuru ụwa ọnụ Ndịàmà Jehova na-arụ.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ
Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?
Ọ bụghị otú ọtụtụ chọọchị si enweta ego ka anyịnwa si enweta ego.
‘Onyinye A Na-ewetara Jehova’
‘Onyinye A Na-ewetara Jehova’
Ọ bụrụ na anyị esi n’obi anyị nye onyinye, anyị na-egosi na anyị hụrụ Jehova n’anya. Onyinye anyị si n’obi nye ya bụ onyinye kacha mma anyị nwere ike inye ya.