Ihe Ọhụrụ Ndị E Nwere na JW.ORG

2024-11-11

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ

Mach–Eprel 2025

2024-11-08

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 7

Na vidio a, anyị ga-amata otú ụmụnna anyị nọ ebe dị iche iche n’ụwa mere, gerekwa ajụjụ ọnụ tọrọ ụtọ a gbara Nwanna Jody Jedele na Nwanna Jacob Rumph bụ́ ndị a họpụtara ọhụrụ ka ha soro n’Òtù Na-achị Isi.

2024-11-04

EGWÚ

“Ezigbo Ndụ”

Iche banyere olileanya anyị nwere maka ọdịnihu na-enyere anyị aka ịtachi obi mgbe ihe siri ike.

2024-11-04

EGWÚ

M Ga-agbalị Na-enwe Okwukwe

Ị gbalịa na-eme ka okwukwe gị sie ike, ọ ga-eme ka ị ghara ịna-enwe obi abụọ.

2024-11-04

EGWÚ

Ebe Ga-eme Ka A Na-eto Gị

Obi dị anyị ụtọ inyefe Jehova ebe ga-eme ka a na-eto aha ukwu ya.

2024-10-31

NA-ECHENỤ NCHE!

E Kee Anụ Ọhịa Ndị E Nwere Afọ Iri Ise Gara Aga Ụzọ Anọ, Ọ Bụzi Naanị Otu Ụzọ Fọrọ Taa​—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Baịbụl kwuru ihe ọ bụ naanị ya ga-eme ka ihe ọ bụla ghara ime anụ ndị bi n’ọhịa.

2024-10-30

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Olee Otú E Si Azụ Ndịàmà Jehova Maka Ozi Ọma Ha Na-ekwusa?

Olee otú anyị si amụta ikwusa ozi ọma na ịkụzi ihe?