Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Kenya

Fast Facts—Kenya

  • 55,101,000—Ndị bi n'obodo a
  • 31,017—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 605—Ọgbakọ dị iche iche
  • 1,863—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Jehova Gọziri M Otú M Na-atụghị Anya Ya

Ihe ndị mere mgbe Nwanna Manfred Tonak bụ onye ozi ala ọzọ n’Afrịka nyeere ya aka ịmụta ịna-enwe ndidi, ihe o nwere iju ya afọ na àgwà ndị ọzọ magburu onwe ha.