Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Malawi

Fast Facts—Malawi

  • 20,728,000—Ndị bi n'obodo a
  • 109,108—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,882—Ọgbakọ dị iche iche
  • 211—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

M Kwere Ka Jehova Na-ezi M Ụzọ

Akụkọ Ndụ: Keith Eaton

IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME

Chanel Satelaịt E Si Enweta Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova Na-erute Ebe Ịntanet Na-anaghị Eru

Olee otú ụmụnna anyị ndị bi n’Afrịka si ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ma ọ bụrụ na Ịntanet adịghị?