Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova
Ndịàmà Jehova na-agbalị ike ha niile ịhụ na ọ bụ Okwu Chineke na-eduzi ha n’ihe niile ha na-eme ná ndụ, ma n’ihe ha na-eche n’echiche, ma n’otú ha si ekwu okwu, ma n’otú ha si eme omume. Chọpụta otú Okwu Chineke sirila gbanwee ndụ ha na ndụ ndị nọ ha nso.
ỤLỌ NCHE
“Ebu M n’Obi Ịghọ Ụkọchukwu”
Malite mgbe Roberto Pacheco bụ nwata, o bu n’obi ịghọ ụkọchukwu na chọọchị Katọlik. Gụọ akụkọ ya ka ị hụ ihe mere ka ndụ ya gbanwee.
ỤLỌ NCHE
“Ebu M n’Obi Ịghọ Ụkọchukwu”
Malite mgbe Roberto Pacheco bụ nwata, o bu n’obi ịghọ ụkọchukwu na chọọchị Katọlik. Gụọ akụkọ ya ka ị hụ ihe mere ka ndụ ya gbanwee.